9 Ihe nketa m+ dị m ka nnụnụ na-eri anụ nke tụrụ àgwà; nnụnụ ndị na-eri anụ gbara ya gburugburu.+ Bịanụ, zukọtanụ, unu anụ niile nọ n’ọhịa; kpọtanụ ha ka ha rie anụ.+
4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha.+ A gaghị akwara ha ákwá arịrị,+ a gaghịkwa eli ha eli.+ Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala;+ mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi,+ ozu ha ga-abụrụ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri.’+