Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 14:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị amụma ahụ na-ebu amụma n’aha m, ndị mụ onwe m na-edunyeghị, ndị na-asị na mma agha agaghị abịakwasị ala a, na ụnwụ agaghịkwa ada na ya, ‘A ga-eji mma agha na ụnwụ laa ndị amụma ahụ n’iyi.+

  • Jeremaya 34:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Unu onwe unu erubereghị m isi site n’onye ọ bụla n’ime unu ịkwụsị ịkpọsara nwanne ya na enyi ya nnwere onwe.+ Nke a bụ nnwere onwe m na-akpọsara unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘mma agha+ na ọrịa na-efe efe+ na ụnwụ+ ga-egbu unu, m ga-emekwa ka unu ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji.+

  • Ezikiel 5:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime gị, ọrịa na-efe efe ga-egbu ha,+ ụnwụ ga-ala ha n’iyi n’ime gị.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ ọzọ, a ga-eji mma agha gbuo ha gburugburu gị. Otu ụzọ n’ụzọ atọ fọziri ka m ga-achụsasị ebe niile,+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya