Levitikọs 26:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “‘N’oge ahụ, ala unu ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji n’ụbọchị niile ọ ga-atọgbọrọ n’efu, mgbe unu ga-anọ n’ala ndị iro unu. N’oge ahụ, ala unu ga-edebe ụbọchị izu ike, ebe ọ na-aghaghị ịkwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
34 “‘N’oge ahụ, ala unu ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji n’ụbọchị niile ọ ga-atọgbọrọ n’efu, mgbe unu ga-anọ n’ala ndị iro unu. N’oge ahụ, ala unu ga-edebe ụbọchị izu ike, ebe ọ na-aghaghị ịkwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.