-
Jeremaya 34:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 “N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: ‘Unu emeghị ihe m gwara unu. Unu ahapụghị ụmụnne unu na-agbara unu ohu ka ha nwere onwe ha.’+ Jehova kwukwara, sị, ‘N’ihi ihe a unu mere, m ga-eme ka mma agha, ọrịa na-efe efe, na ụnwụ gbuo unu.+ Ọ bụ otú m ga-esi mee ka unu nwere onwe unu. Ihe m ga-eme unu ga-eme ka ụjọ tụwa alaeze niile dị n’ụwa.+
-