Diuterọnọmi 28:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu. 2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+ Jeremaya 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+ Jeremaya 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Ndị mmadụ abịawo n’obodo a maa ékpè+ iji weghara ya,+ a ga-enyefekwa obodo a n’aka ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso ya agha,+ n’ihi mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe;+ ihe i kwuru emewo, gị onwe gị na-ahụkwa ya.+
53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.
3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+
24 Lee! Ndị mmadụ abịawo n’obodo a maa ékpè+ iji weghara ya,+ a ga-enyefekwa obodo a n’aka ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso ya agha,+ n’ihi mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe;+ ihe i kwuru emewo, gị onwe gị na-ahụkwa ya.+