Jeremaya 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “Lee, m ga-eme ka ngwá agha unu ji tụgharịa megide unu, ya bụ, ngwá agha unu ji na-ebuso eze Babịlọn+ na ndị Kaldia+ nọchibidoro unu ná mpụga mgbidi unu agha, m ga-ekpokọta ha n’etiti obodo a.+
4 ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “Lee, m ga-eme ka ngwá agha unu ji tụgharịa megide unu, ya bụ, ngwá agha unu ji na-ebuso eze Babịlọn+ na ndị Kaldia+ nọchibidoro unu ná mpụga mgbidi unu agha, m ga-ekpokọta ha n’etiti obodo a.+