5 ‘ọ ga-akpụrụ Zedekaya laa Babịlọn, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ ga-anọ ruo mgbe m ga-elebara ya anya,’+ ka Jehova kwuru; ‘ọ bụ ezie na unu na-ebuso ndị Kaldia agha, ọ gaghị agaziri unu’?”+
5 nakwa banyere ndị na-abịa ibuso ndị Kaldia agha na ime ka ebe niile jupụta n’ozu mmadụ, bụ́ ndị m ji iwe na ọnụma gbuo,+ ndị niile ọ bụ ihe ọjọọ ha na-eme mere m ji wepụ ihu m n’ebe obodo a dị,+