Diuterọnọmi 28:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Jehova ga-emekwa ka ihe otiti gị na ihe otiti ụmụ gị sie oké ike, bụ́ oké ihe otiti ndị na-adịru ogologo oge,+ nakwa ajọ ọrịa ndị na-adịru ogologo oge.+ Jeremaya 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+
59 Jehova ga-emekwa ka ihe otiti gị na ihe otiti ụmụ gị sie oké ike, bụ́ oké ihe otiti ndị na-adịru ogologo oge,+ nakwa ajọ ọrịa ndị na-adịru ogologo oge.+
10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+