Levitikọs 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma m ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche,+ m ga-amịpụtakwa mma agha n’ọbọ ka ọ chụwa unu;+ ala unu ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu,+ obodo unu dị iche iche ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe tọgbọrọ n’efu. Jeremaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+
33 Ma m ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche,+ m ga-amịpụtakwa mma agha n’ọbọ ka ọ chụwa unu;+ ala unu ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu,+ obodo unu dị iche iche ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe tọgbọrọ n’efu.
16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+