12 Ha buo ọnụ, agaghị m ege ntị n’ákwá ha na-ebesara m;+ ha chụọ àjà a na-esurecha n’ọkụ na àjà ọka,* ha agaghị atọ m ụtọ;+ n’ihi na m ga-eji mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe laa ha n’iyi.”+
12 Ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọ n’ebe dị anya;+ a ga-eji mma agha gbuo onye nọ nso; ụnwụ ga-egbu onye fọdụrụnụ nke e chebere, m ga-awụkwasịkwa ha ọnụma m dum.+