3 “‘Gịnị mere anyị ji buo ọnụ ma ị hụghị ya,+ gịnịkwa mere anyị ji mekpaa mkpụrụ obi anyị ahụ́+ ma ị maghị?’+
“N’ezie, ọ bụ ihe na-atọ unu ụtọ ka unu na-achọ n’ụbọchị unu na-ebu ọnụ, mgbe e nwere ndị niile unu na-amanye ka ha na-adọgburu unu onwe ha n’ọrụ.+