2 Ndị Eze 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ihe niile e kwuru+ n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ;+ 2 Ihe E Mere 34:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ọbụbụ ọnụ niile+ e dere n’akwụkwọ ahụ ha gụrụ n’ihu eze Juda,+ Jeremaya 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+ Ezikiel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọdachi, lee! ọdachi pụrụ iche na-abịa.+
16 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ihe niile e kwuru+ n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ;+
24 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ọbụbụ ọnụ niile+ e dere n’akwụkwọ ahụ ha gụrụ n’ihu eze Juda,+
19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+