Ilu 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ya, ha ga-eri mkpụrụ nke ụzọ ha mịpụtara,+ atụmatụ+ nke aka ha ga-ejukwa ha afọ. Aịzaya 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụkwụ ha na-agbaba naanị n’ihe ọjọọ,+ ha na-emekwa ngwa ngwa ịwụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+ Echiche ha bụ echiche ọjọọ.+ Ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe mmadụ dịkwa n’okporo ụzọ ha.+
7 Ụkwụ ha na-agbaba naanị n’ihe ọjọọ,+ ha na-emekwa ngwa ngwa ịwụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+ Echiche ha bụ echiche ọjọọ.+ Ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe mmadụ dịkwa n’okporo ụzọ ha.+