Aịzaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị onye ajọ omume!—Ka ọdachi dakwasị ya; n’ihi na ihe o mere ndị ọzọ ka a ga-eme ya!+ Jeremaya 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+ Ezikiel 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.+ Ọ ga-abịa,+ m ga-emekwa ihe. M gaghị eleghara ya anya,+ m gaghị eme ebere,+ m gaghịkwa agbanwe obi m.+ Ha ga-ekpe gị ikpe dị ka ụzọ gị niile na omume gị niile si dị,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.” Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+
14 Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.+ Ọ ga-abịa,+ m ga-emekwa ihe. M gaghị eleghara ya anya,+ m gaghị eme ebere,+ m gaghịkwa agbanwe obi m.+ Ha ga-ekpe gị ikpe dị ka ụzọ gị niile na omume gị niile si dị,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+