2 Ndị Eze 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị Jeruselem+ na Juda, nke ọ ga-abụ, onye ọ bụla nụrụ ya, ntị ya abụọ ga-azụ wuruwuru.+
12 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị Jeruselem+ na Juda, nke ọ ga-abụ, onye ọ bụla nụrụ ya, ntị ya abụọ ga-azụ wuruwuru.+