2 Ndị Eze 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ihe niile e kwuru+ n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ;+ Daniel 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+ Maịka 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, a ga-akọ Zayọn dị ka ubi n’ihi unu, Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu ụlọ nsọ ga-adịkwa ka ebe dị elu nke dị n’oké ọhịa.
16 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ihe niile e kwuru+ n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ;+
12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+
12 Ya mere, a ga-akọ Zayọn dị ka ubi n’ihi unu, Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu ụlọ nsọ ga-adịkwa ka ebe dị elu nke dị n’oké ọhịa.