3 Kwuo, sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị eze Juda na unu ndị bi na Jeruselem.+ Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke Izrel, kwuru:
“‘“Lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị obodo a, nke ọ ga-abụ mgbe onye ọ bụla nụrụ ya, ntị ya ga-azụ wuruwuru;+