Jeremaya 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị ha.+ Ha agaghịkwa egbochili ya ịdakwasị ha. Ọ bụrụ na ha akpọkuo m ka m nyere ha aka, agaghị m atụpụrụ ha ọnụ.+
11 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị ha.+ Ha agaghịkwa egbochili ya ịdakwasị ha. Ọ bụrụ na ha akpọkuo m ka m nyere ha aka, agaghị m atụpụrụ ha ọnụ.+