Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+ Jeremaya 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na ha ebuo ọnụ, agaghị m ege ntị n’arịrịọ ha na-arịọ m.+ Ọ bụrụkwa na ha achụọ àjà a na-esucha ọkụ na àjà ọka, ha agaghị amasị m.+ M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe laa ha n’iyi.”+ Ezikiel 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-eji iwe mee ha ihe. Agaghị m emere ha ebere.* Agaghịkwa m enwere ha ọmịiko.+ Ha na-etigodị mkpu na-akpọku m, agaghị m anụ olu ha.”+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,Ma ọ gaghị aza ha. Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+ N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
12 Ọ bụrụ na ha ebuo ọnụ, agaghị m ege ntị n’arịrịọ ha na-arịọ m.+ Ọ bụrụkwa na ha achụọ àjà a na-esucha ọkụ na àjà ọka, ha agaghị amasị m.+ M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe laa ha n’iyi.”+
18 M ga-eji iwe mee ha ihe. Agaghị m emere ha ebere.* Agaghịkwa m enwere ha ọmịiko.+ Ha na-etigodị mkpu na-akpọku m, agaghị m anụ olu ha.”+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,Ma ọ gaghị aza ha. Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+ N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+