Aịzaya 59:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+ Jeremaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+ Maịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+
3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+
9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+
2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+