2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+ Ilu 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị na-ahapụ iwu na-eto onye ajọ omume,+ ma ndị na-edebe iwu na-agbaso ha mgba.+
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+