Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+ Ilu 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie anwaa ịrata gị, ekwela.+ Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+
21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+
8 Abarala onye na-akwa emo mba, ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye maara ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+