2 Ihe E Mere 32:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Hezekaya emeghị ihe dị ka ihe ọma e meere ya si dị,+ n’ihi na obi ya dị mpako.+ E wee weso ya iwe,+ wesokwa Juda na Jeruselem. Abụ Ọma 90:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na iwe gị emewo ka anyị laa n’iyi,+Ọnụma gị emewokwa ka anyị maa jijiji.+ Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+
25 Ma Hezekaya emeghị ihe dị ka ihe ọma e meere ya si dị,+ n’ihi na obi ya dị mpako.+ E wee weso ya iwe,+ wesokwa Juda na Jeruselem.
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+