2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2021, p. 3
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere.