2 Ihe E Mere 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda, sị ya: “Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị eze Siria obi kama ịtụkwasị Jehova bụ́ Chineke gị obi, ị gaghịzi emerili ndị agha eze Siria.+
7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda, sị ya: “Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị eze Siria obi kama ịtụkwasị Jehova bụ́ Chineke gị obi, ị gaghịzi emerili ndị agha eze Siria.+