Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwuru, sị: “Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ.
5 Jehova kwuru, sị: “Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ.