1 Ndị Eze 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova si n’ọnụ Jihu+ nwa Hanenaị+ kwuo ihe ga-eme Beasha. O kwuru, sị: 2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere. 2 Ihe E Mere 20:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma e dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoshafat, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Jihu+ nwa Hanenaị+ dere ha n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Izrel.
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere.
34 Ma e dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoshafat, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Jihu+ nwa Hanenaị+ dere ha n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze Izrel.