Abụ Ọma 18:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ha na-eti mkpu enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha,+Ha na-etiku Jehova, ma ọ dịghị aza ha.+ Luk 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ozugbo onyeisi ezinụlọ biliri kpọchie ụzọ, unu eguzoro n’èzí na-akụ aka n’ụzọ, sị, ‘Nna anyị ukwu, megheere anyị ụzọ.’+ Ma ọ ga-aza unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si.’+ Jems 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu na-arịọ, ma unu adịghị arịọta, n’ihi na ihe mere unu ji na-arịọ ezighị ezi,+ ka unu wee mefuo ya n’agụụ ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-agụ unu.+
25 ozugbo onyeisi ezinụlọ biliri kpọchie ụzọ, unu eguzoro n’èzí na-akụ aka n’ụzọ, sị, ‘Nna anyị ukwu, megheere anyị ụzọ.’+ Ma ọ ga-aza unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si.’+
3 Unu na-arịọ, ma unu adịghị arịọta, n’ihi na ihe mere unu ji na-arịọ ezighị ezi,+ ka unu wee mefuo ya n’agụụ ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-agụ unu.+