Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+ Zekaraya 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Ọ ga-erukwa na dị ka m kpọrọ ha ma ha egeghị ntị,+ otú ahụ ka ha ga-akpọ m ma agaghị m ege ntị,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
13 “‘Ọ ga-erukwa na dị ka m kpọrọ ha ma ha egeghị ntị,+ otú ahụ ka ha ga-akpọ m ma agaghị m ege ntị,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.