1 Ndị Eze 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Sọlọmọn wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà+ Jehova n’ihu ọgbakọ Izrel dum, o wee gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe;+ Ezra 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+
22 Sọlọmọn wee guzoro n’ihu ebe ịchụàjà+ Jehova n’ihu ọgbakọ Izrel dum, o wee gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe;+
5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+