Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+ 1 Jọn 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 anyị na-anatakwa ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya,+ n’ihi na anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
22 anyị na-anatakwa ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya,+ n’ihi na anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.+