Zekaraya 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ+ ma kwaa ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa,+ meekwa ya ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m n’ezie ka unu buuru ya?+ Malakaị 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+
5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ+ ma kwaa ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa,+ meekwa ya ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m n’ezie ka unu buuru ya?+
14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+