15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
12 Ha buo ọnụ, agaghị m ege ntị n’ákwá ha na-ebesara m;+ ha chụọ àjà a na-esurecha n’ọkụ na àjà ọka,* ha agaghị atọ m ụtọ;+ n’ihi na m ga-eji mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe laa ha n’iyi.”+