Levitikọs 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka:+ N’ọnwa nke asaa, n’abalị iri n’ọnwa ahụ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,+ unu arụla ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu. Abụ Ọma 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+
29 “Ọ ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka:+ N’ọnwa nke asaa, n’abalị iri n’ọnwa ahụ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,+ unu arụla ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu.
13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+