Job 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ezie, akwaworo m onye ụbọchị na-esiri ike ákwá;+Mkpụrụ obi m eruworo ogbenye uju.+ Abụ Ọma 69:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe m ji ákwà iru uju mere uwe,M wee ghọọrọ ha ihe e ji atụ ilu.+