Abụ Ọma 35:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+ Ndị Rom 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Soronụ ndị na-aṅụrị ọṅụ ṅụrịa ọṅụ;+ soronụ ndị na-akwa ákwá kwaa ákwá.
13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+Ekpere m lọghachikwutere m.+