Abụ Ákwá 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ada bụ́ Zayọn, ntaramahụhụ maka njehie gị agwụwo.+ Ọ gaghị eme ka a dọrọ gị n’agha ọzọ.+O chewo ihu ná njehie gị, gị ada bụ́ Idọm. O kpughewo mmehie gị.+ Ezikiel 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-awụpụ iwe m dum,+ m ga-emekwa ka ọnụma m nke m wụkwasịrị ha dajụọ,+ m ga-akasikwa onwe m obi;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo okwu n’ihi na m chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ mgbe m ga-awụkwasị ha ọnụma m dum.
22 Ada bụ́ Zayọn, ntaramahụhụ maka njehie gị agwụwo.+ Ọ gaghị eme ka a dọrọ gị n’agha ọzọ.+O chewo ihu ná njehie gị, gị ada bụ́ Idọm. O kpughewo mmehie gị.+
13 M ga-awụpụ iwe m dum,+ m ga-emekwa ka ọnụma m nke m wụkwasịrị ha dajụọ,+ m ga-akasikwa onwe m obi;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo okwu n’ihi na m chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ mgbe m ga-awụkwasị ha ọnụma m dum.