Ezikiel 16:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-emekwa ka ọnụma m dajụọ n’ebe ị nọ,+ ekworo m ga-esikwa n’ebe ị nọ pụọ;+ m ga-anọ jụụ, m gaghịkwa ewe iwe ọzọ.’
42 M ga-emekwa ka ọnụma m dajụọ n’ebe ị nọ,+ ekworo m ga-esikwa n’ebe ị nọ pụọ;+ m ga-anọ jụụ, m gaghịkwa ewe iwe ọzọ.’