Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe. Aịzaya 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ihe ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, Dike nke Izrel,+ kwuru bụ: “Lee! M ga-enwere onwe m pụọ n’aka ndị na-emegide m, m ga-abọkwara onwe m ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro m.+
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.
24 Ya mere, ihe ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, Dike nke Izrel,+ kwuru bụ: “Lee! M ga-enwere onwe m pụọ n’aka ndị na-emegide m, m ga-abọkwara onwe m ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro m.+