Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+

  • Jeremaya 21:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “‘“Mgbe nke ahụ gasịrị,” ka Jehova kwuru, “m ga-enyefe Zedekaya bụ́ eze Juda na ndị na-ejere ya ozi na ndị ya, tinyere ndị ọrịa na-efe efe na mma agha na ụnwụ gbufọrọ n’obodo a n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha, ọ ga-ejikwa ihu mma agha gbuo ha.+ Ọ gaghị emere ha ebere, ọ gaghịkwa enwe ọmịiko ma ọ bụ nwee obi ebere n’ebe ha nọ.”’+

  • Ezikiel 14:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 “‘Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ bụ ọrịa na-efe efe ka m mere ka ọ bịakwasị ala ahụ,+ ọ bụrụkwa na mụ awụkwasị ya ọnụma m, nke ga-akpata ịwụfu ọbara,+ iji bipụ mmadụ na anụ ụlọ na ya,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya