Ezikiel 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘N’oge na-adịghị anya, m ga-awụkwasị gị ọnụma m,+ m ga-ewesa gị iwe m dum,+ m ga-ekpekwa gị ikpe dị ka ụzọ gị niile si dị+ ma mee ka ihe arụ gị niile bịakwasị gị. Ezikiel 36:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M wee wụkwasị ha ọnụma m n’ihi ọbara ha wụfuru n’ala ha,+ bụ́ ala ha ji arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị metọọ.+
8 “‘N’oge na-adịghị anya, m ga-awụkwasị gị ọnụma m,+ m ga-ewesa gị iwe m dum,+ m ga-ekpekwa gị ikpe dị ka ụzọ gị niile si dị+ ma mee ka ihe arụ gị niile bịakwasị gị.
18 M wee wụkwasị ha ọnụma m n’ihi ọbara ha wụfuru n’ala ha,+ bụ́ ala ha ji arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị metọọ.+