Ezikiel 23:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ihi na ha akwawo iko,+ ọbara dịkwa n’aka ha,+ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị akwawo iko.+ E wezụga nke ahụ, ha ewerewo ụmụ ha mụụrụ m sureere* arụsị ndị a n’ọkụ ka ha bụrụ nri ha.+
37 N’ihi na ha akwawo iko,+ ọbara dịkwa n’aka ha,+ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị akwawo iko.+ E wezụga nke ahụ, ha ewerewo ụmụ ha mụụrụ m sureere* arụsị ndị a n’ọkụ ka ha bụrụ nri ha.+