36 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị wụpụwo agụụ ihe ọjọọ gị,+ kpugheekwara ndị gị na ha na-eme enyi+ na arụsị gị niile ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ndị bụ́ ihe arụ, ihe i ji bụrụ nwaanyị,+ n’iko niile ị na-akwa, i nyekwara arụsị ndị ahụ ọbara ụmụ gị,+