Ezikiel 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, m nyefere ya n’aka ndị ya na ha na-eme enyi,+ n’aka ndị Asiria, bụ́ ndị ọ gụrụ ya agụụ ka ha na ya nwee mmekọahụ.+ Hosia 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na nne ha kwara iko.+ Onye buru ha n’afọ mere omume ihere,+ n’ihi na ọ sịrị, ‘Achọrọ m ịgakwuru ndị mụ na ha na-eme enyi,+ ndị na-enye m nri m na-eri na mmiri m na-aṅụ, ajị anụ m na ákwà linin m, mmanụ m na ihe ọṅụṅụ m.’+
9 Ya mere, m nyefere ya n’aka ndị ya na ha na-eme enyi,+ n’aka ndị Asiria, bụ́ ndị ọ gụrụ ya agụụ ka ha na ya nwee mmekọahụ.+
5 N’ihi na nne ha kwara iko.+ Onye buru ha n’afọ mere omume ihere,+ n’ihi na ọ sịrị, ‘Achọrọ m ịgakwuru ndị mụ na ha na-eme enyi,+ ndị na-enye m nri m na-eri na mmiri m na-aṅụ, ajị anụ m na ákwà linin m, mmanụ m na ihe ọṅụṅụ m.’+