Aịzaya 57:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’azụ ibo ụzọ na awara ụzọ ka i debere ihe ncheta gị.+ N’ihi na ị hapụrụ m, gbara ọtọ gbagoo; i mere ka ihe ndina gị saa mbara.+ I mere ka gị na ha gbaa ndụ maka ọdịmma nke gị. Ọ na-atọgbu gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+ Ị hụrụ ihe ha ji bụrụ nwoke. Ezikiel 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee malite inwe agụụ ka ya na ha nwee mmekọahụ mgbe ọ hụrụ ha,+ o zigakwaara ha ndị ozi na Kaldia.+ Hosia 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha onwe ha agbagowo Asiria,+ dị ka ịnyịnya ọhịa nke nọ naanị ya.+ Ma Ifrem egowo ndị hụrụ ya n’anya.+
8 N’azụ ibo ụzọ na awara ụzọ ka i debere ihe ncheta gị.+ N’ihi na ị hapụrụ m, gbara ọtọ gbagoo; i mere ka ihe ndina gị saa mbara.+ I mere ka gị na ha gbaa ndụ maka ọdịmma nke gị. Ọ na-atọgbu gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+ Ị hụrụ ihe ha ji bụrụ nwoke.
16 O wee malite inwe agụụ ka ya na ha nwee mmekọahụ mgbe ọ hụrụ ha,+ o zigakwaara ha ndị ozi na Kaldia.+
9 N’ihi na ha onwe ha agbagowo Asiria,+ dị ka ịnyịnya ọhịa nke nọ naanị ya.+ Ma Ifrem egowo ndị hụrụ ya n’anya.+