Abụ Ọma 119:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Mee ka anya m ghara ịhụ ihe na-abaghị uru;+Chebe m ndụ n’ụzọ nke gị.+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ 1 Jọn 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na ihe niile dị n’ụwa,+ ya bụ, ọchịchọ nke anụ ahụ́+ na ọchịchọ nke anya+ na oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ,+ esighị n’ebe Nna anyị nọ, kama o si n’ụwa.+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
16 n’ihi na ihe niile dị n’ụwa,+ ya bụ, ọchịchọ nke anụ ahụ́+ na ọchịchọ nke anya+ na oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ,+ esighị n’ebe Nna anyị nọ, kama o si n’ụwa.+