Abụ Ọma 119:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ obi m anọwo na-arapara n’ájá.+Chebe m ndụ dị ka i kwuru.+ Aịzaya 38:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aịzaya wee sị: “Ka e were mkpụrụ fig a mịrị amị nke dị mbadamba kechie etuto toro ya,+ ka o wee gbakee.”+
21 Aịzaya wee sị: “Ka e were mkpụrụ fig a mịrị amị nke dị mbadamba kechie etuto toro ya,+ ka o wee gbakee.”+