2 Samuel 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị bụ ezi Chineke; ka okwu gị bụrụkwa eziokwu,+ ebe i kwere ohu gị nkwa ihe ọma a.+ Abụ Ọma 71:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na i mewo ka m nwee ọtụtụ ahụhụ na ọdachi,+Mee ka m gbakee ọzọ;+Sikwa n’ogbu mmiri ndị dị n’ụwa gụpụta m ọzọ.+ Abụ Ọma 119:154 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 154 Kpeere m ikpe ma napụta m;+Chebe m ndụ dị ka i kwuru.+ Abụ Ọma 143:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, chebe m ndụ+ n’ihi aha gị.+Napụta mkpụrụ obi m n’ahụhụ+ n’ihi ezi omume gị.+
28 Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị bụ ezi Chineke; ka okwu gị bụrụkwa eziokwu,+ ebe i kwere ohu gị nkwa ihe ọma a.+
20 N’ihi na i mewo ka m nwee ọtụtụ ahụhụ na ọdachi,+Mee ka m gbakee ọzọ;+Sikwa n’ogbu mmiri ndị dị n’ụwa gụpụta m ọzọ.+