Abụ Ọma 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+ Abụ Ọma 86:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na obiọma ị na-egosi m dị ukwuu,+Ị napụtawokwa mkpụrụ obi m na Shiol, bụ́ ebe dị n’ime ime ala.+
2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+
13 N’ihi na obiọma ị na-egosi m dị ukwuu,+Ị napụtawokwa mkpụrụ obi m na Shiol, bụ́ ebe dị n’ime ime ala.+