2 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi si n’ụlọ gị dakwasị gị;+ m ga-akpọrọkwa ndị nwunye gị n’ihu gị kpọnye nwoke ibe gị,+ ọ ga-edinakwa ndị nwunye gị n’ihu anyanwụ a.+ Abụ Ọma 60:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 I mewo ka ndị gị nwee ihe isi ike.+I mewo ka anyị ṅụọ mmanya, anyị wee na-adagharị.+ Abụ Ọma 66:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I mewo ka ịnyịnya mmadụ efu wụfee anyị n’isi;+Anyị agabigawo ọkụ na mmiri,+I wee kpọpụta anyị mee ka anyị nwere onwe anyị.+ Abụ Ọma 88:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị tụbawo m n’olulu miri emi nke ukwuu,N’ebe gbara ọchịchịrị, n’ime nnukwu abis.+
11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi si n’ụlọ gị dakwasị gị;+ m ga-akpọrọkwa ndị nwunye gị n’ihu gị kpọnye nwoke ibe gị,+ ọ ga-edinakwa ndị nwunye gị n’ihu anyanwụ a.+
12 I mewo ka ịnyịnya mmadụ efu wụfee anyị n’isi;+Anyị agabigawo ọkụ na mmiri,+I wee kpọpụta anyị mee ka anyị nwere onwe anyị.+